YORUBA ANSWERS


Yoruba OBJ:
1CBADADACCB
11CAAACADCDA
21BCBCCCACBC
31CBACDCCACB
41BDACAAAABA
51DDCCDDBDCD

2, 4 and 12)
CLICK HERE TO VIEW THE ANSWERS

4a)
Kosemani ni oro ise je ninu gbolohun ede yoruba eyi tumo si pe bi ko ba si oro ise ninu gbolohun ede yoruba gbolohun naa ko le ni itumo
Bi apeere:
-Sade sun…Ki awa yo sun kuro aole mo oun ti sade se
-Baba wa nile…Bi aba yo wa ninu gbolohun yi nse lo ma dabi pe anso pe baba ile.
Awon eri meji yii fi han pe pataki oro ise ninu gbolohun ko kere

4b)
i)Mu je eyo oro ise pipelebe tabi alailela
ii)Ku Ade ku je oro ise elela
iii)da? je oro ise asebeere
iv)ga je oroise alailela tabi ponbele
v)Pari je oro ise alailela
vi)Wu je oro ise ponbele tabi alailela
vii)Jewo je oro ise alailela
viii)Faya je oro ise alailela


2a)
Yoruba ki silebu bayi; Silebu ni ege oro ti eemi le gbejade laisi idiwo fun eemi tin ti inu edo foro nbo

2b)
i) Eja, Eka, Eje, Emu,
ii) Oja, Olo, Omu, Obo

2d)
e = Eja nla nbe ni isale odo
o = Oja oba sunmo ile ifowopamo


IGBO ANSWERS

Igbo OBJ:
1-10=ACADCCDBAA
11-20=CBBCDDDCCA
21-30=BADABDDCAD
31-30=ACDAAABDBC
41-50=DADDDCCCDD
51-60=DCDADBACAB

8a)
Akubuzo kwuru si na onye amuma anaghi adi ire n’ala be Nna ya.

8b)
Akubuzo mere Nke a Iji gbochie umu Odigo ya izu ya ohi.

8c)
– Ahuhu o tara oru ubi ya.
– O naghi eri ego ya.
– O naghi Eyo Ezigbo uwe.
– O naghi eziputa ihe o koro na ubi.
– O kweghi anu Nwaanyi.

8d)
– Aghara ndu kpaa aku ndi iro erisia ya.
– Mmechapuaka na-emepe Uzo.
– Ihe obula Onye na-ese ya kwube ya olu Maka echi di ime

6a)
i) O gwara ya ka o ga gbaa ubi ahu ogige ghurugburu, tinye ya nani otu ohgere, na otu akuku ebe anu ohia ndi ahu nwere ike isi wee piobata na aguu na-agu ha
ii) O gwakwara nwoke ahu ka o tinyekwa onu uzo a na-emeghe eme, na emechikwa emechi o ga-esi na-abanye ubi ya mgbe obula o choro
iii) O gwakwara ya na o bu otu anuohia na nwunye ya na-abia akpa mkpamkpa ahu

6b)
i) Ele gwara nwuye ya ka ha laa mana nwunye ya juru aju.
ii) Ele gwara nwuye ya ka o kee mkwucha n’ihi na o bu nani otu oghere ahu ka ha nwere ike isi laa ma ihe oso mee.
iii) Ele gwakwaaziri ya isi ha tatu, tatu, ka ha gaa lee ma afo ha o ga ekwekwa gafee ngwa ngwa n’oghere ahu ma ihe oso mee

6c)
Ihe Ele tiri mgbe o huru ozu nwunye ya bu: “Ele wee tie Mkpu si, afo ekweghi ukwu zuru Ike.

6d)
i) Akuko a na-akuziri anyi na ihe o bula na-ato uto na-egbukwa egbu.
ii) O na-akuziri anyi na mmadu kwesiri ige di ya nti mgbe o bula o gwara ya Okwu.
iii) O na akuziri anyi na akpiri ogologo adighi mma

11a)
Ogbanje bu mmadu igba uwa nje maobu igba uwa uno

11b)
i) Ogbanje ulo
ii) Ogbanje mmiri
iii) Ogbanje ukwu osisi
iv) Ogbanje ukwu osisi

11c)
i) Ha na- aria oke oria karia okuko udummiri
ii) Ejiji ha na- apukari iche n’ ebe nke ihe ha di, dika iyikari ihe mmemme obara obara
iii) Ha na ebu akara e nyere ha n’ahu mgbe ha nwuru wee loghachikwa uwa ozo
iv) Ha na aga n’uzo ha a na ekwu okwu


5a)
Akaraedemede bu akara e ji acho asusu mma ma a na ede ya ede ka o ga Abu a na agu ya ka o nwee nghota,dikwa uto ogugu

5b)
i) Rikom elu (‘) bu akara edemede eji egosiputa na on were mkpuru edemede e wepuru na mkpuruokwu.
ii) Rikom ngwu(“”) bu akara eji egosiputa okwu si n’onu mmadu puta kpomkwem n’agbakwuyeghi okwu ozo ma obu wepu okwu obula na ya.
iii) Kpomkpom (:) bu akara edemede na egosiputa na o nwere okwu ndi ozo ga esota ya n’ azu
iv) Akaramkpu (!) bu akara edemede eji amata na okwu e kwuru bu na mkpu ka e tiri ya.


2a)
Olilo udaume bu otu udaume ime ka udaume nodebere ya yie ya na mkpoputa mkpuruokwu abuo nodebere onwe ha.

2bi)
Olilo Ihu:
A na-enwe olilo ihu mgbe nke mbụ gara n’ihu loo ụdaume dị n’okwu nke abụọ.
2bii)

2c)
anya + ukwu =anyaukwu
nwa + eke =nwaeke
oke + anu =okeanu
ada + obi = adobi

HAUSA ANSWERS

Hausa OBJ:
1-10=CBDADCABCB
11-20=BCDAADCBAC
21-30=CDBBDBDABB
31-40=CBCCDCCDCB
41-50=BDADCAAABA
51-60=CBCDBACBCD

5)
Saiwar kalma – wemnam Tara nufin tushen kalma wadda beta sauyawa a kullum a jikin seriuca ake do sana kowanne irin dafi.

5b)
Kawo sainwar wadein nam kalmomin
i) sid
ii) tak
iii) Ben
iv)kar
v) tanka
vi) manun
vii) bahau
viii) bak
ix) wuv
x) gad

3a)
Gajeran wasali shine wadda ake anfani dashi wajen Gina kalma.

3b)
-Dawa underline(a)
-tuwo underline (u)
-Nono underline (o)
-Mota underline (a)
-ruwa underline (u)
-Mata underline (a)
-nama underline (a)
-Mesa underline (e)
-Mashi underline (i)
-Mutun underline(u)

4a)
Aikatu- a kalmar hausa nanufin aikin da aka aikata acikin jumla shine aikatau,

4b)
-musa Ya wanke mota
-Binta ta dafa abinci
-audu ya kama kaza
-dalibai Sun tafi makaranta
-ali ya tafi kasuwa

SEE ALSO:   F. ACCT: WAEC 2017/2018 FINANCIAL ACCOUNTING Obj and Essay Answers – May/June Expo
CONNECT WITH NAIJAGOODIES FOR MUSIC PROMOTION
Call +2349034012153 or Chat with us on whatsapp For Music Promo Only